Flavour - Levels (Official Video)

preview_player
Показать описание
Hi, Wassup guys
Flavour is back with new song Titled 'LEVELS'

enjoy, share & comment

don't forget to SUBSCRIBE for more exciting Videos.

Love YOU 😘❣️
Рекомендации по теме
Комментарии
Автор

Na I si ka obulu obulia!!! Na we dey here!!! I makwa onye

chinweejikeme
Автор

Live doings for Igbo people, see levels!. Even though I no understand the language l love the song die .

jokatings
Автор

Flavour this song is December is men. Igbo amaka

vickyogechi
Автор

Flavour you are the best of all Nwa Flavour say so

onyekaikeh
Автор

See Men Nah. Men wey hold East Now. E really Chocke

victornwachukwu
Автор

LEVELS 💃💃💃💃💃

(EHN NWANNE IF IT'S A HIT AKA ANYI DI YA)

Obodo ekwelugoooo
Anyanwu achaba gooo 🌄
Anyi aputagooo
Ife emebe goooo
I ma kwa onye i wu?
I ma kwa onye i wu?
I ma kwa onye i wu?
I ma kwa onye i wu?

Ego na apu oku 💰💰💰💰
Nwa na eme eme
Nwoke oma osiso
Ya na nwa oma osiso

Na we dey na we dey na we dey here💃
Na we dey na we dey na we dey here💃
I si ka obulu, obulu ya na we dey here💃
Men's buzi nnekwu Ike na we dey here💃

Aaaaaeeee
I fu godi convoy anyi ji wee bata obodo, I nolu ofuma ( I nwekwaranu choice?)
Ahhheeee ifugodi package anyi ji wee bata obodo, I belu ebelu
Security confirm👍
I ma na udo na achi nu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka fa na enene
I mana ndende edee
I mana mmemme emebe
A bobi nwere omume e ji eri ego

Agu ji egbe
I ma kwa onye iwu?
Akpata ozuo ora
I ma kwa onye i wu?
Onwa netiliri ora
I ma kwa onye i wu?
AdJohn nwanne
I ma kwa onye i wu?

Ego na apu oku
Nwa a na ayo eze
Nwa na eme eme
Nwoke bu ebube ebube
Nwoke oma osiso
Ya na nwa oma osiso

Men of full option 😎
Double silencer
Ife a na apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi cho bu odogwu odogwu
Site na ebube muo nso
Aka anyi bu zi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso 🔫🔫🔫

Ndi nku ndi nku
Ndi Ike ndi Ike
I hula men Siri ike
Ndi oma ndi oma
Buzi men osiso

A na m anukwanu ife
A na m anukwanu ife
A na m asikwanu ndo
Okwu abago na ego
Men na eme na bundle
Fa bu ya ka izuogu
Fa na eme na cash
Ufodu na edezi cheque

Aaaaaeeee
I fu godi convoy anyi ji wee bata obodo, I nolu ofuma ( I nwekwaranu choice?)
Ahhheeee ifugodi package anyi ji wee bata obodo, I belu ebelu
Security confirm
I ma na udo na achi nu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka fa na enene
I mana ndende edee
I mana mmemme emebe
A bobi nwere omume e ji eri ego
Agu ji egbe
I ma kwa onye iwu?
Anderson Obiagwu
I ma kwa onye iwu?
Aka ekpuchi onwa n'igbo
I ma kwa onye iwu?
Dr. Eze muo
I ma kwa onye iwu?
Nwoke bu ebube ebube

Ego na apu oku 🔥🔥
Legend nwanne
Nwa na eme eme
Onye mpiawa azu
Nwoke oma osiso
Ome nma na Ojoto
Ya na nwa oma osiso

Men of full option
Double silencer
Ife a na apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi cho bu odogwu odogwu
Site na ebube muo nso
Aka anyi bu zi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso

Obodo ekwelugooo
Anyanwu achawagooo 🌄
Anyi aputagooo
Ife emebe gooo
I makwa onye i wu?
💗💗💗💗💗

#IGBOAMAKA
#FULLBLOODEDIGBO
#FLAVOUR

mynewproducts
Автор

I love this song keep the good work moving IJELE of African am proud of you my flavor.

asachioma
Автор

i really love this song so much flavour you are too much this is call level's doings

blessingclement
Автор

nwanne na-aga n'ihu o nweghị ihe na-eme

dannyibe
Автор

i'm just going to leave this here in 2050 i'll come back and read this coming when i play this to my kids

Monsterbudshop
Автор

It is too raw...We cant decode wot he is saying

moyin-funso